Ihe ruru mmadụ ise anwụọla dịka ndị ojiegbe wakporo ụgbọala Sinetọ Ifeanyi Ubah na ndị otu ya n'Anambra steeti. Ya bụ mwakpo mere na Nkwọ Enugwu-Ukwu, dị n'Okpuru ...